SONG For Today NARA EKELE By Dr Paul Enenche

- Advertisement -spot_imgspot_img

Featuring Dunamis Voice International and Mrs Osinachi Nwachukwu

(Igbo)
Ikuku amana onya eh (The Wind that can’t be trapped)
Nwanne otu onye (Brother/Friend to the lonely)
Isiyi nke ndu (Fountain of Life)
Nara ekele m’o (Accept my praise)

Oke osisi na enye ndu (The Mighty Tree that gives life)
Osimiri ata-ata (The Ocean that never dries)
Onye nzo puta (The Saviour)
Nara ekele m’o (Accept my praise)

Nara ekele (Accept my praise)
Nara otito m’o (Accept my worship)
Nara ekele, ekele, ekele (Accept my praise, my praise, my praise)
Nara ekele m’o (Receive my praise)

Aka na agbaji igwe (The Hand that breaks iron)
Aka ji uwa (The Hand that holds the world)
Oke mmiri na ebu Ogwe (The Flood that sweeps away the bridge)
Nara ekele m’o (Accept my praise)

Agbanwe Agbanwe (Unchangeable God)
Odogwu Akatata (Indescribable God)
Oku na Ere ere (Consuming Fire)
Nara ekele m’o (Accept my praise)

Eze ndi eze (King of kings)
Onye olu ebube (Glorious Worker)
Olile anya nke ndi nso (Hope of the righteous)
Nara ekele m’o (Accept my praise)

Onye na eme mma (The One who does Good)
Anya na elu uwa (The Eye that watches the world)
Aka na agwo oria (The Hand that heals)
Nara ekele m’oo (Accept my praise)

#SongForToday
#ChurchGist

- Advertisement -spot_imgspot_img

Latest news

- Advertisement -spot_img

Related news

- Advertisement -spot_img

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here